120 Mathematical terms translated into Igbo (and a few definitions) – scholti

Below are mathematical terms by scholti of Nairaland. Do you agree?

1 Absolute Value- uru kpamkpam (eteraka etiti ọnụọgụgụ na efu elu akara ọnụọgụgụ.)
2 Addend – nsonye (otu nke ọnụọgụgụ a na-tinye na nsogbu mgbakwunye)
3 Adjacent angles- nsoebe akuku (akuku abuo na-eke oke akuku)
4 Algebraic expression – nkwuputa oguguakara (otu nkwuputa nwere otu maobu purugbanwe karia)
5. Alternate interior angles- Isoro ime akuku
6 Angles – akuku (a kpụrụ mgbe akara abụọ mekọrọ)
7 Angle measure – ituu akuku
8 Area – ogbe
9 Arithmetic mean- ichi-onuogugu agbaetiti
10 Average -agbaetiti
11 bar graph – eseogugu logo
12 Circle graph – eseogugu okiriki
13 Cone – ikoefu
14 Congruent – otunha (enwe otu nhà na ọdịdị)
15 Congruent angles -akuku otunha (akuku abụọ nwere otu nhàra)
16 Consecutive numbers – ọnụọgụgụ sonazu
17 Consecutive integers – ọgụgụdum sonazu
18 Coordinates -nchịkọta
19 Counting -agụta
20 Counting Principle – agụta ekweizizi
21 Counting number-
agụta ọnụọgụgụ
22 Cube – akukuisi
23 Cylinder – okirikiitọ
24 Decimal – nke-iri
25 Decimal places – ebe
nke-iri
26 Degree -ókè
27 Degree measure- ituu ókè
28 Denominator- ọnụọgụgụ
ala/okpuruakara
29 Diameter – ngaime ( ahiri na-ekewa okiriki (circle) na ọkara. Ọ na-aga kpọmkwem site na etiti nke okiriki na-amalite na gwuchaa na nsọtụ nke okiriki.)
30 Difference -ọdi-iche
31 Digit – oguguaka (o so na ìgwè ọgụgụdum sonazu site na 0 rue 9)
32 Dividend – ọgụgụkewara (ọnụọgụgụ a na-ekewa na nsogbu nkewa)
33 Divisibiliy- idinkewa
34 Divisor- nkewaabuọ
35 Equation – nhara (nkwupụta nkaọnụọgụgụ nke na-eji ịrịba-ama hakwa otú na-egosi na nkwupụta nkaọnụọgụgụ abụọ hàra.)
36 Equilateral triangle -=eriri-nha nha-itọ
37 Even number-ọnụọgụgụ ha-otu
38 Exponent-ọnụọgụgụ-elu
39 Factor – nkewahara
40 Fundimental Principal of Counting – Ụkpụrụ nkeisi aguta
41 Graph – eseọgụgụ

See the remaining 80 here

By OzoIgboNdu1 of Igbo Defender

Digital marketer and Marketing analyst