BUHARI ANATAGO, OYOYO!

Onyeisi ala Nigeria bu Mazi Muhammadu Buharia lotala Nigeria site ala UK ebe o gara ineta ahu ya anya, n’onwa otutu gara aga.

I ya echeta na otu nwa afor Igbo bu Charles Oputa na ndi otu ya bido baba mba maka otu Mazi Buhari siri ga UK ineta ahu ya anya kemgbe oge luru ubochi otu nari.

Ndi Nigeria na ekwuzi si ka Mazi Buhari jiri ngwa ngwa we lebata anya otutu nsogbu n’adochia Ala Nigeria ugbu a.

By OzoIgboNdu1 of Igbo Defender

Digital marketer and Marketing analyst