Your cart is currently empty!
Gr8faith posted an update in the group Proverbs 2 years, 4 months ago
Igbo proverbs
Aku fecha fecha, ofara awo
Ma nti anugi, anya gahu
Duo onwe gi odu
Ihe ne gbu egbu, ne meme
Ijiji na dighi Anu ihe, na eso ozu aba nili
Ihe dimkpa nodu hu, nwata rigoro elu osisi, oghayi ahuya
Nwanyi di ime, adigi acho nwa
Ukwu naga wamwam, anya nele wamwam nahu ya
Ugwu nwoke bu ibe ya
Ahu nwoke, ahu ogologo imiya
Uwa but ndoli ndoli
Mma Sina chi