Activity Gr8faith posted an update in the group Proverbs 2 years ago 0 Igbo proverbs Gr8faith replied 2 years ago 0 Aku fecha fecha, ofara awo Gr8faith replied 2 years ago 0 Ma nti anugi, anya gahu Gr8faith replied 2 years ago 0 Duo onwe gi odu Gr8faith replied 2 years ago 0 Ihe ne gbu egbu, ne meme Gr8faith replied 2 years ago 0 Ijiji na dighi Anu ihe, na eso ozu aba nili Gr8faith replied 2 years ago 0 Ihe dimkpa nodu hu, nwata rigoro elu osisi, oghayi ahuya Gr8faith replied 2 years ago 0 Nwanyi di ime, adigi acho nwa Gr8faith replied 2 years ago 0 Ukwu naga wamwam, anya nele wamwam nahu ya Gr8faith replied 2 years ago 0 Ugwu nwoke bu ibe ya Gr8faith replied 2 years ago 0 Ahu nwoke, ahu ogologo imiya Gr8faith replied 2 years ago 0 Uwa but ndoli ndoli Gr8faith replied 2 years ago 0 Mma Sina chi
Aku fecha fecha, ofara awo
Ma nti anugi, anya gahu
Duo onwe gi odu
Ihe ne gbu egbu, ne meme
Ijiji na dighi Anu ihe, na eso ozu aba nili
Ihe dimkpa nodu hu, nwata rigoro elu osisi, oghayi ahuya
Nwanyi di ime, adigi acho nwa
Ukwu naga wamwam, anya nele wamwam nahu ya
Ugwu nwoke bu ibe ya
Ahu nwoke, ahu ogologo imiya
Uwa but ndoli ndoli
Mma Sina chi